Help:Extension:UniversalLanguageSelector/Input methods/ig-tilde
Outdated translations are marked like this.
I nwere ike iji letas ndi pụrụ iche denye mkpụrụokwu Igbo nile!
Ichọrọ ime nkea, mee ihe ndi a:
- Pia na igbe edere chọya nọ n'elu ihuakwukwọ.
- Pia ntakịrị akara ngosi nọ na Kibọdụ ga pụta na akụkụ akara igbe chọya.
- Ọ bụrụ na "Igbo" pụta n'elu ebe ndepụta, họrọ "Igbo-tilde".
- Ọ bụrụ na "Igbo a pụtaghi n'elu ebe ndepụta, mee ihe ndi a:
- Pia "..." nọ na ala ebe ndepụta. Otu panelụ ga a pụta.
- Chọta "Igbo" na panelụ. pia ya.
- Pia ntakịrị ihe ngosi kibọdụ aka ọzọ, ma họrọ "Igbo-tilde".
I chọrọ iwepu kibọdụ a pụrụ iche ma gaghachi idenye ihe otu i na eme na mbu, pia aka na ntakịrị ihe ngosi ma pizie "Use native keyboard", ma ọbụ pia Ctrl+M. Ọ bụrụ na ichọrọ iwepụta kibọdụ a, pia Ctrl+M, ma ọbụ ga emegharia usoro ndi a.
Idenye mkpụrụedemede Igbo, depụta tilde (~
), idecha nkea, denye mkpụrụedemede na Latini nke bụ mkpụrụedemede yiri nke Igbo. Imaatụ, ichọ idenye Ṅ, denye N ma denye kwa ~ na N. Lee ndepụta ya na okpuru:
Ichọ idenye mkpụrụokwu... | Tinye kii kịbọdụ ndia: |
---|---|
Ị | ~I |
ị | ~i |
Ṅ | ~N |
ṅ | ~n |
Ọ | ~O |
ọ | ~o |
Ụ | ~U |
ụ | ~u |
Ichọ itinye rikọm elu na mkpụrụedemede, tinye mkpụrụedemede ahu ma tinyekwa tilde (~
) na nke na esote ya /
or \
.
Ichọ itinye mkpụrụedemede nkea... | Denye kiis kibọdụ ndi a: |
---|---|
à | a~\ |
é | e~/ |
ō | o~- |